1 Samuel 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Samuel wee gwa ụmụ Izrel niile, sị: “Ùnu ahụwo onye Jehova họọrọ,+ na ọ dịghị onye dị ka ya n’etiti mmadụ niile?” Mmadụ niile wee malite iti mkpu, sị: “Eze, ị ga-adị ndụ!”+ 1 Samuel 15:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Samuel wee sị: “Ọ́ bụghị mgbe ị dị ntakịrị n’anya onwe gị+ ka ị ghọrọ onyeisi nke ebo niile nke Izrel, Jehova wee tee gị mmanụ+ ịbụ eze Izrel? Ọrụ Ndịozi 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma malite n’oge ahụ gaa n’ihu, ha kwuru ka e nye ha eze,+ Chineke wee nye ha Sọl nwa Kish, nwoke si n’ebo Benjamin,+ ruo afọ iri anọ.
24 Samuel wee gwa ụmụ Izrel niile, sị: “Ùnu ahụwo onye Jehova họọrọ,+ na ọ dịghị onye dị ka ya n’etiti mmadụ niile?” Mmadụ niile wee malite iti mkpu, sị: “Eze, ị ga-adị ndụ!”+
17 Samuel wee sị: “Ọ́ bụghị mgbe ị dị ntakịrị n’anya onwe gị+ ka ị ghọrọ onyeisi nke ebo niile nke Izrel, Jehova wee tee gị mmanụ+ ịbụ eze Izrel?
21 Ma malite n’oge ahụ gaa n’ihu, ha kwuru ka e nye ha eze,+ Chineke wee nye ha Sọl nwa Kish, nwoke si n’ebo Benjamin,+ ruo afọ iri anọ.