1 Samuel 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ụdị ugbu a echi, m ga-ezitere gị otu nwoke si n’ala Benjamin,+ tee ya mmanụ+ ịbụ onye ndú nke ndị m bụ́ Izrel; ọ ga-azọpụtakwa ndị m n’aka ndị Filistia,+ n’ihi na ahụwo m mmekpa ahụ́ nke ndị m, mkpu ákwá ha eruwokwa m ntị.”+ 1 Samuel 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Samuel wee were karama+ mmanụ wụọ ya n’isi ma susuo ya ọnụ,+ sị: “Nke a ọ́ bụghị n’ihi na Jehova etewo gị mmanụ ịbụ onye ndú+ nke ihe nketa ya?+
16 “Ụdị ugbu a echi, m ga-ezitere gị otu nwoke si n’ala Benjamin,+ tee ya mmanụ+ ịbụ onye ndú nke ndị m bụ́ Izrel; ọ ga-azọpụtakwa ndị m n’aka ndị Filistia,+ n’ihi na ahụwo m mmekpa ahụ́ nke ndị m, mkpu ákwá ha eruwokwa m ntị.”+
10 Samuel wee were karama+ mmanụ wụọ ya n’isi ma susuo ya ọnụ,+ sị: “Nke a ọ́ bụghị n’ihi na Jehova etewo gị mmanụ ịbụ onye ndú+ nke ihe nketa ya?+