Jenesis 31:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Otú ọ dị, Leban biliri n’isi ụtụtụ wee susuo+ ụmụaka ya na ụmụ ya ndị inyom ọnụ ma gọzie ha.+ Leban wee lawa ka o wee laghachi n’obodo nke ya.+ Jenesis 48:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ugbu a, nká emeela ka anya Izrel na-ahụ inyoghi inyoghi.+ O nweghị ike ịhụ ụzọ. O wee kpọrọ ha rute nso n’ebe ọ nọ, o wee susuo ha ọnụ, makụọkwa ha.+ Jenesis 50:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Josef wee dakwasị nna ya n’ihu+ wee malite ibere ya ákwá ma susuo ya ọnụ.+ 2 Samuel 19:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Mmadụ niile wee malite ịgafe Jọdan, eze gafekwara; ma eze susuru Bazilaị ọnụ+ wee gọzie+ ya, e mesịa, ọ laghachiri n’obodo ya.
55 Otú ọ dị, Leban biliri n’isi ụtụtụ wee susuo+ ụmụaka ya na ụmụ ya ndị inyom ọnụ ma gọzie ha.+ Leban wee lawa ka o wee laghachi n’obodo nke ya.+
10 Ugbu a, nká emeela ka anya Izrel na-ahụ inyoghi inyoghi.+ O nweghị ike ịhụ ụzọ. O wee kpọrọ ha rute nso n’ebe ọ nọ, o wee susuo ha ọnụ, makụọkwa ha.+
39 Mmadụ niile wee malite ịgafe Jọdan, eze gafekwara; ma eze susuru Bazilaị ọnụ+ wee gọzie+ ya, e mesịa, ọ laghachiri n’obodo ya.