41 Onye ahụ na-ejere ya ozi wee lawa. Ma Devid si n’akụkụ ebe ndịda bilie. O wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala,+ kpọọ isiala ugboro atọ; ha wee malite isusu ọnụ+ ma na-akwara ibe ha ákwá ruo mgbe Devid kwakarịrị.+
20 O wee hapụ ehi ndị ahụ chụsoo Ịlaịja wee sị: “Biko, ka m susuo nna m na nne m ọnụ.+ M ga-esowekwa gị.” O wee sị ya: “Gawa, laghachi; ò nwere ihe m mere gị?”