Jenesis 29:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee ruo na ozugbo Leban nụrụ akụkọ banyere Jekọb nwa nwanne ya nwaanyị, ọ gbaara ọsọ gaa izute ya.+ O wee makụọ ya, susuo ya ọnụ, kpọrọkwa ya banye n’ụlọ ya.+ O wee malite ịkọrọ Leban ihe ndị a niile. Jenesis 45:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee susuo ụmụnne ya niile ọnụ wee dakwasị ha n’olu kwaa ákwá,+ e mesịa, ya na ụmụnne ya kwurịtara okwu. 1 Samuel 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Samuel wee were karama+ mmanụ wụọ ya n’isi ma susuo ya ọnụ,+ sị: “Nke a ọ́ bụghị n’ihi na Jehova etewo gị mmanụ ịbụ onye ndú+ nke ihe nketa ya?+ 2 Samuel 19:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Mmadụ niile wee malite ịgafe Jọdan, eze gafekwara; ma eze susuru Bazilaị ọnụ+ wee gọzie+ ya, e mesịa, ọ laghachiri n’obodo ya. Ọrụ Ndịozi 20:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 N’ezie, ha niile malitere ịkwa ákwá nke ukwuu, ha dakwasịkwara Pọl n’olu+ ma jiri nwayọọ susuo ya ọnụ,+
13 O wee ruo na ozugbo Leban nụrụ akụkọ banyere Jekọb nwa nwanne ya nwaanyị, ọ gbaara ọsọ gaa izute ya.+ O wee makụọ ya, susuo ya ọnụ, kpọrọkwa ya banye n’ụlọ ya.+ O wee malite ịkọrọ Leban ihe ndị a niile.
15 O wee susuo ụmụnne ya niile ọnụ wee dakwasị ha n’olu kwaa ákwá,+ e mesịa, ya na ụmụnne ya kwurịtara okwu.
10 Samuel wee were karama+ mmanụ wụọ ya n’isi ma susuo ya ọnụ,+ sị: “Nke a ọ́ bụghị n’ihi na Jehova etewo gị mmanụ ịbụ onye ndú+ nke ihe nketa ya?+
39 Mmadụ niile wee malite ịgafe Jọdan, eze gafekwara; ma eze susuru Bazilaị ọnụ+ wee gọzie+ ya, e mesịa, ọ laghachiri n’obodo ya.
37 N’ezie, ha niile malitere ịkwa ákwá nke ukwuu, ha dakwasịkwara Pọl n’olu+ ma jiri nwayọọ susuo ya ọnụ,+