Ọrụ Ndịozi 20:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 N’eziokwu, ha niile malitere ibe ezigbo ákwá, ha makụkwara Pọl* ma susuo ya ọnụ,* Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:37 Ịgba Àmà, p. 171-172