-
1 Ndị Eze 19:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Ịlaịsha wee hapụ ehi ndị ahụ gbakwuru Ịlaịja, sị ya: “Biko, ka m gaa susuo nne m na nna m ọnụ, mụ abịazie sowe gị.” Ya asị ya: “Gawa, egbochighị m gị ịga.”
-