Jenesis 24:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 Ha wee malite ịgọzi Ribeka wee sị ya: “Nwanne anyị nwaanyị, ghọọ iri puku kwuru iri puku, ka mkpụrụ gị nweta ọnụ ụzọ ámá nke ndị kpọrọ ya asị.”+
60 Ha wee malite ịgọzi Ribeka wee sị ya: “Nwanne anyị nwaanyị, ghọọ iri puku kwuru iri puku, ka mkpụrụ gị nweta ọnụ ụzọ ámá nke ndị kpọrọ ya asị.”+