Jenesis 43:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ha wee sị: “Ohu gị bụ́ nna anyị nọ nke ọma. Ọ ka nọ ndụ.” Mgbe ahụ, ha hulatara kpọọ isiala.+ 1 Samuel 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe e mesịrị, Devid biliri si n’ọgba ahụ pụọ wee kpọọ Sọl, sị: “Onyenwe m+ eze!” Sọl wee lee anya n’azụ, Devid wee hulata kpọọrọ ya isiala.+ 1 Samuel 25:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe Abigel hụrụ Devid, o mere ngwa ozugbo si n’ịnyịnya ibu ya rịdata wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala+ n’ihu Devid wee kpọọ isiala. 2 Samuel 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe Mefiboshet nwa Jọnatan nwa Sọl bịakwutere Devid, o gburu ikpere n’ala ozugbo, kpudo ihu n’ala wee kpọọ isiala.+ Devid wee sị: “Mefiboshet!” o wee sị: “Lee ohu gị.”
8 Mgbe e mesịrị, Devid biliri si n’ọgba ahụ pụọ wee kpọọ Sọl, sị: “Onyenwe m+ eze!” Sọl wee lee anya n’azụ, Devid wee hulata kpọọrọ ya isiala.+
23 Mgbe Abigel hụrụ Devid, o mere ngwa ozugbo si n’ịnyịnya ibu ya rịdata wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala+ n’ihu Devid wee kpọọ isiala.
6 Mgbe Mefiboshet nwa Jọnatan nwa Sọl bịakwutere Devid, o gburu ikpere n’ala ozugbo, kpudo ihu n’ala wee kpọọ isiala.+ Devid wee sị: “Mefiboshet!” o wee sị: “Lee ohu gị.”