Jenesis 37:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E mesịa, ọ rọkwara nrọ ọzọ, o wee kọọrọ ya ụmụnne ya, sị: “Lee, arọrọ m nrọ ọzọ, anyanwụ na ọnwa na kpakpando iri na otu nọ na-akpọrọ m isiala.”+ 2 Samuel 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee ruo na n’ụbọchị nke atọ, lee! otu nwoke+ si n’ebe ndị agha Sọl mara ụlọikwuu na-abịa, o yi uwe dọwara adọwa,+ o kpokwasịkwara onwe ya ájá n’isi;+ o wee ruo na mgbe ọ bịakwutere Devid, ọ dara n’ala+ ozugbo wee kpọọ isiala. 2 Ihe E Mere 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe Jehoyada nwụsịrị, ndị isi+ nke Juda batara kpọọrọ eze isiala. Eze wee gee ha ntị n’oge ahụ.+
9 E mesịa, ọ rọkwara nrọ ọzọ, o wee kọọrọ ya ụmụnne ya, sị: “Lee, arọrọ m nrọ ọzọ, anyanwụ na ọnwa na kpakpando iri na otu nọ na-akpọrọ m isiala.”+
2 O wee ruo na n’ụbọchị nke atọ, lee! otu nwoke+ si n’ebe ndị agha Sọl mara ụlọikwuu na-abịa, o yi uwe dọwara adọwa,+ o kpokwasịkwara onwe ya ájá n’isi;+ o wee ruo na mgbe ọ bịakwutere Devid, ọ dara n’ala+ ozugbo wee kpọọ isiala.