1 Samuel 25:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe Abigel hụrụ Devid, o mere ngwa ozugbo si n’ịnyịnya ibu ya rịdata wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala+ n’ihu Devid wee kpọọ isiala. 2 Samuel 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nwaanyị Tekoa ahụ wee bịakwute eze, gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala+ wee kpọọ isiala, sị: “Biko, eze, zọpụta m!”+
23 Mgbe Abigel hụrụ Devid, o mere ngwa ozugbo si n’ịnyịnya ibu ya rịdata wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala+ n’ihu Devid wee kpọọ isiala.
4 Nwaanyị Tekoa ahụ wee bịakwute eze, gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala+ wee kpọọ isiala, sị: “Biko, eze, zọpụta m!”+