Ilu 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye si n’ezi ofufe dapụ na-eji ọnụ ya ala mmadụ ibe ya n’iyi,+ ma ihe ọmụma ka a na-eji anapụta ndị ezi omume.+ Ilu 29:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ebe onye na-achị achị na-aṅa ntị n’okwu ụgha, ndị niile na-ejere ya ozi ga-abụ ndị ajọ omume.+
9 Onye si n’ezi ofufe dapụ na-eji ọnụ ya ala mmadụ ibe ya n’iyi,+ ma ihe ọmụma ka a na-eji anapụta ndị ezi omume.+