Jenesis 37:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mgbe e mesịrị, Ruben gaghachiri n’olulu mmiri ahụ, lee, Josef anọghị n’olulu mmiri ahụ. O wee dọwaa uwe ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jọshụa nwa Nọn+ na Keleb nwa Jefọne,+ bụ́ ndị so ná ndị gara ledo ala ahụ, wee dọwaa uwe ha,+ Joshụa 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jọshụa wee dọwaa ákwà mgbokwasị ya ma gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala n’ihu+ igbe Jehova ruo ná mgbede, ya na ndị okenye Izrel, ha wee na-awụkwasị ájá n’isi ha.+
29 Mgbe e mesịrị, Ruben gaghachiri n’olulu mmiri ahụ, lee, Josef anọghị n’olulu mmiri ahụ. O wee dọwaa uwe ya.+
6 Jọshụa wee dọwaa ákwà mgbokwasị ya ma gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala n’ihu+ igbe Jehova ruo ná mgbede, ya na ndị okenye Izrel, ha wee na-awụkwasị ájá n’isi ha.+