Ọnụ Ọgụgụ 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Keleb+ nwa Jefọne, onye si n’ebo Juda; Ọnụ Ọgụgụ 14:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma unu onwe unu agaghị abanye n’ala ahụ m weliri aka+ m ṅụọ iyi na mụ na unu ga-ebi n’ime ya, ma e wezụga Keleb nwa Jefọne na Jọshụa nwa Nọn.+
30 Ma unu onwe unu agaghị abanye n’ala ahụ m weliri aka+ m ṅụọ iyi na mụ na unu ga-ebi n’ime ya, ma e wezụga Keleb nwa Jefọne na Jọshụa nwa Nọn.+