Ọnụ Ọgụgụ 14:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Joshụa+ nwa Nọn na Keleb+ nwa Jefune, bụ́ ndị so gaa nyopụta otú ala ahụ dị, dọwara uwe ha.