1 Samuel 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otu nwoke bụ́ onye ebo Benjamin, nke yi uwe mwụda dọwara adọwa,+ onye kpokwasịkwara ájá n’isi ya,+ ji ọsọ gbapụta n’ọgbọ agha wee gbarute Shaịlo n’ụbọchị ahụ.
12 Otu nwoke bụ́ onye ebo Benjamin, nke yi uwe mwụda dọwara adọwa,+ onye kpokwasịkwara ájá n’isi ya,+ ji ọsọ gbapụta n’ọgbọ agha wee gbarute Shaịlo n’ụbọchị ahụ.