Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Joshụa 7:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Jọshụa wee dọwaa ákwà mgbokwasị ya ma gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala n’ihu+ igbe Jehova ruo ná mgbede, ya na ndị okenye Izrel, ha wee na-awụkwasị ájá n’isi ha.+

  • 2 Samuel 13:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Tema wee wụọ ntụ+ n’isi ya, dọwaakwa uwe mwụda nwere akara nke o yi; o wee buru aka n’isi+ pụwa, bere ákwá na-aga.

  • 2 Samuel 15:32
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 32 O wee ruo na mgbe Devid rutere n’elu elu ugwu ahụ, bụ́ ebe ndị mmadụ na-anọ akpọrọ Chineke isiala, lee, Hushaị+ onye Akaịt+ bịara izute ya, ọ dọwara uwe ya adọwa, kpokwasịkwa ájá n’isi.+

  • Nehemaya 9:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 N’abalị iri abụọ na anọ n’ọnwa a,+ ụmụ Izrel yiiri ákwà iru uju,+ wụkwasịkwa onwe ha ájá+ n’isi wee gbakọta na-ebu ọnụ.+

  • Job 2:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Mgbe ha nọ n’ebe dị anya lepụ anya, ha amatakwaghị onye ọ bụ. Ha wee bewe ákwá n’olu dara ụda. Onye nke ọ bụla wee dọwaa+ uwe elu ya na-enweghị aka ma kpolie uzuzu elu wụkwasị n’isi ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya