Nehemaya 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’abalị iri abụọ na anọ n’ọnwa a,+ ụmụ Izrel yiiri ákwà iru uju,+ wụkwasịkwa onwe ha ájá+ n’isi wee gbakọta na-ebu ọnụ.+ Abụ Ákwá 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị okenye nke ada bụ́ Zayọn nọ ọdụ n’ala nkịtị, bụ́ ebe ha deere duu.+Ha kpokwasịrị onwe ha ájá n’isi.+ Ha kere ákwà iru uju n’úkwù.+Ụmụ agbọghọ Jeruselem ekpudowo ihu n’ala.+ Ezikiel 27:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ha ga-eti mkpu n’ihi gị, kwaakwa ákwá nke ukwuu.+ Ha ga-ekpokwasịkwa ájá n’isi ha.+ Ha ga-atụrụ onwe ha ná ntụ.+
9 N’abalị iri abụọ na anọ n’ọnwa a,+ ụmụ Izrel yiiri ákwà iru uju,+ wụkwasịkwa onwe ha ájá+ n’isi wee gbakọta na-ebu ọnụ.+
10 Ndị okenye nke ada bụ́ Zayọn nọ ọdụ n’ala nkịtị, bụ́ ebe ha deere duu.+Ha kpokwasịrị onwe ha ájá n’isi.+ Ha kere ákwà iru uju n’úkwù.+Ụmụ agbọghọ Jeruselem ekpudowo ihu n’ala.+
30 Ha ga-eti mkpu n’ihi gị, kwaakwa ákwá nke ukwuu.+ Ha ga-ekpokwasịkwa ájá n’isi ha.+ Ha ga-atụrụ onwe ha ná ntụ.+