Esta 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mọdekaị+ wee nụ ihe niile e meworo;+ Mọdekaị wee dọwaa uwe ya, yiri ákwà iru uju,+ kpokwasị onwe ya ntụ+ wee gaa n’etiti obodo ahụ na-eti mkpu ákwá n’oké mwute.+ Jeremaya 6:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ada bụ́ ndị m, kee ákwà iru uju n’úkwù,+ tụrụọkwa onwe gị ná ntụ.+ Ruo uju dị ka nke a na-eruru nwa a mụrụ naanị ya ma ọ nwụọ, bụ́ mkpu arịrị e ji obi ilu na-eti;+ n’ihi na onye na-ebukọrọ ihe mmadụ ga-abịakwasị anyị na mberede.+
4 Mọdekaị+ wee nụ ihe niile e meworo;+ Mọdekaị wee dọwaa uwe ya, yiri ákwà iru uju,+ kpokwasị onwe ya ntụ+ wee gaa n’etiti obodo ahụ na-eti mkpu ákwá n’oké mwute.+
26 Ada bụ́ ndị m, kee ákwà iru uju n’úkwù,+ tụrụọkwa onwe gị ná ntụ.+ Ruo uju dị ka nke a na-eruru nwa a mụrụ naanị ya ma ọ nwụọ, bụ́ mkpu arịrị e ji obi ilu na-eti;+ n’ihi na onye na-ebukọrọ ihe mmadụ ga-abịakwasị anyị na mberede.+