Ezikiel 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, sụọ ude mgbe úkwù na-ama gị jijiji.+ Jiri obi ilu sụọ ude n’ihu ha.+ Maịka 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi nke a, m ga-akwa ákwá arịrị, tiekwa mkpu ákwá;+ m ga-agba ụkwụ efu, gbarakwa ọtọ na-ejegharị.+ M ga na-eti mkpu dị ka nkịta ọhịa, na-erukwa uju dị ka nne enyí nnụnụ.
6 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, sụọ ude mgbe úkwù na-ama gị jijiji.+ Jiri obi ilu sụọ ude n’ihu ha.+
8 N’ihi nke a, m ga-akwa ákwá arịrị, tiekwa mkpu ákwá;+ m ga-agba ụkwụ efu, gbarakwa ọtọ na-ejegharị.+ M ga na-eti mkpu dị ka nkịta ọhịa, na-erukwa uju dị ka nne enyí nnụnụ.