Abụ Ọma 69:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ka anya gbaa ha ọchịchịrị ka ha ghara ịhụ ụzọ;+Meekwa ka úkwù na-ama ha jijiji mgbe niile.+ Ezikiel 29:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe ha jidere gị aka, ị gbajiri,+ ị dọwara ubu ha dum. Mgbe ha dabeere gị n’ahụ́, ị gbajiri,+ i mekwara ka úkwù ha niile maa jijiji.”+
7 Mgbe ha jidere gị aka, ị gbajiri,+ ị dọwara ubu ha dum. Mgbe ha dabeere gị n’ahụ́, ị gbajiri,+ i mekwara ka úkwù ha niile maa jijiji.”+