Diuterọnọmi 28:65 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 65 Ị gaghịkwa atụsara ahụ́ n’etiti mba ndị ahụ,+ ọbụ ụkwụ gị agaghịkwa enwe ebe izu ike; Jehova ga-eme ka obi na-ama gị jijiji,+ meekwa ka anya gị na-agbachi agbachi,+ meekwa ka mkpụrụ obi gị daa mbà n’ebe ahụ. Ezikiel 29:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe ha jidere gị aka, ị gbajiri,+ ị dọwara ubu ha dum. Mgbe ha dabeere gị n’ahụ́, ị gbajiri,+ i mekwara ka úkwù ha niile maa jijiji.”+ Ndị Rom 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ka anya ha gbaa ọchịchịrị ka ha wee ghara ịhụ ụzọ, ka azụ ha hurukwa ehuru mgbe niile.”+
65 Ị gaghịkwa atụsara ahụ́ n’etiti mba ndị ahụ,+ ọbụ ụkwụ gị agaghịkwa enwe ebe izu ike; Jehova ga-eme ka obi na-ama gị jijiji,+ meekwa ka anya gị na-agbachi agbachi,+ meekwa ka mkpụrụ obi gị daa mbà n’ebe ahụ.
7 Mgbe ha jidere gị aka, ị gbajiri,+ ị dọwara ubu ha dum. Mgbe ha dabeere gị n’ahụ́, ị gbajiri,+ i mekwara ka úkwù ha niile maa jijiji.”+