Abụ Ọma 69:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ka anya gbaa ha ọchịchịrị ka ha ghara ịhụ ụzọ;+Meekwa ka úkwù na-ama ha jijiji mgbe niile.+