3 N’ógbè niile dị iche iche,+ n’ebe ọ bụla okwu eze na iwu ya ruru, e nwere oké iru uju+ n’etiti ndị Juu, nakwa ibu ọnụ+ na ịkwa ákwà na mkpu arịrị. A gbasakwara ákwà iru uju,+ kposakwa ntụ+ ka ọ bụụrụ ọtụtụ ndị ihe ndina.
34 “Kwasienụ ákwá ike, unu ndị ọzụzụ atụrụ, tiekwanụ mkpu ákwá!+ Tụrụọnụ onwe unu n’ala,+ unu ndị bụ́ ndị ukwu n’etiti ìgwè atụrụ,+ n’ihi na ụbọchị a ga-egbu unu na ụbọchị a ga-achụsasị unu eruwo,+ unu ga-ada n’ala dị ka arịa dị oké ọnụ ahịa!+