12 Mgbe ha nọ n’ebe dị anya lepụ anya, ha amatakwaghị onye ọ bụ. Ha wee bewe ákwá n’olu dara ụda. Onye nke ọ bụla wee dọwaa+ uwe elu ya na-enweghị aka ma kpolie uzuzu elu wụkwasị n’isi ya.+
19 Ha wụkwasịkwara ájá n’isi ha,+ tiekwa mkpu, na-akwa ákwá, na-erukwa uju,+ na-asị, ‘Ewoo, ewoo—obodo ukwu ahụ, bụ́ ebe ndị niile nwere ụgbọ mmiri n’oké osimiri+ bara ọgaranya+ site n’oké akụnụba ya, n’ihi na n’otu awa ka a lara ya n’iyi!’+