Aịzaya 47:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọdachi aghaghị ịdakwasị gị; ọ dịghị anwansi ị ma nke ga-egbochi ya. Ahụhụ ga-adakwasịkwa gị;+ ị gaghị enwe ike igbochi ya. Mbibi nke ị na-ahụtụbeghị ga-adakwasịkwa gị na mberede.+ Jeremaya 51:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 n’ihi na Jehova na-ebibi Babịlọn, ọ ga-ebibikwa oké olu ya,+ ụzụ ha ga-eme mkpọtụ dị ka ọtụtụ mmiri.+ Mkpọtụ nke olu ha na-eme ga na-ala elu.
11 Ọdachi aghaghị ịdakwasị gị; ọ dịghị anwansi ị ma nke ga-egbochi ya. Ahụhụ ga-adakwasịkwa gị;+ ị gaghị enwe ike igbochi ya. Mbibi nke ị na-ahụtụbeghị ga-adakwasịkwa gị na mberede.+
55 n’ihi na Jehova na-ebibi Babịlọn, ọ ga-ebibikwa oké olu ya,+ ụzụ ha ga-eme mkpọtụ dị ka ọtụtụ mmiri.+ Mkpọtụ nke olu ha na-eme ga na-ala elu.