3 ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Lee, m na-emegide gị, Taya, m ga-akpọtakwa ọtụtụ mba ka ha buso gị agha,+ dị nnọọ ka a na-enwe ebili mmiri n’oké osimiri.+
15 Ọ sịkwara m: “Mmiri ahụ ị hụrụ, bụ́ ebe nwaanyị akwụna ahụ nọ ọdụ, pụtara ndị dị iche iche na ìgwè mmadụ na mba dị iche iche na asụsụ dị iche iche.+