Abụ Ọma 82:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Chineke, biko, bilie kpee ụwa ikpe;+N’ihi na ọ bụ gị nwe mba niile.+