Abụ Ọma 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Rịọ m,+ ka m nye gị mba dị iche iche ka ha bụrụ ihe nketa gị,+Nyekwa gị nsọtụ niile nke ụwa ka ha bụrụ ihe onwunwe gị.+ Mkpughe 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mmụọ ozi nke asaa wee fụọ opi ya.+ Oké olu wee kwuo okwu n’eluigwe, sị: “Alaeze nke ụwa aghọwo alaeze nke Onyenwe anyị+ na nke Kraịst ya,+ ọ ga-achịkwa dị ka eze ruo mgbe niile ebighị ebi.”+
8 Rịọ m,+ ka m nye gị mba dị iche iche ka ha bụrụ ihe nketa gị,+Nyekwa gị nsọtụ niile nke ụwa ka ha bụrụ ihe onwunwe gị.+
15 Mmụọ ozi nke asaa wee fụọ opi ya.+ Oké olu wee kwuo okwu n’eluigwe, sị: “Alaeze nke ụwa aghọwo alaeze nke Onyenwe anyị+ na nke Kraịst ya,+ ọ ga-achịkwa dị ka eze ruo mgbe niile ebighị ebi.”+