Abụ Ọma
Ndị isi ezukọtawokwa dị ka otu onye+
Imegide Jehova+ na imegide onye o tere mmanụ,+
3 Sị: “Ka anyị dọbisịa agbụ ha,+
Tọpụsịakwa ụdọ ha kere anyị!”+
5 N’oge ahụ, ọ ga-agwa ha okwu n’iwe ya,+
Ọ ga-emekwa ka ha maa jijiji n’iwe ya dị ọkụ,+
O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.
Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.