Matiu 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe o ruru n’ụtụtụ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye niile nke ndị Juu gbaara Jizọs izu ka ha gbuo ya.+ Mak 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị Farisii wee pụọ n’èzí, ha na ndị òtù Herọd+ wee malite ịgbara ya izu ozugbo, ka ha wee gbuo ya.+
27 Mgbe o ruru n’ụtụtụ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye niile nke ndị Juu gbaara Jizọs izu ka ha gbuo ya.+
6 Ndị Farisii wee pụọ n’èzí, ha na ndị òtù Herọd+ wee malite ịgbara ya izu ozugbo, ka ha wee gbuo ya.+