Matiu 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma ndị Farisii pụrụ wee gbaara ya izu ka ha wee gbuo ya.+ Luk 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma oké ọnụma juru ha obi, ha wee malite ikwurịta n’etiti onwe ha ihe ha nwere ike ime Jizọs.+ Jọn 11:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Ya mere, malite n’ụbọchị ahụ gaa n’ihu, ha malitere ịgba izu igbu ya.+