Abụ Ọma 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị eze ụwa eguzorokwa,+Ndị isi ezukọtawokwa dị ka otu onye+Imegide Jehova+ na imegide onye o tere mmanụ,+ Matiu 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma ndị Farisii pụrụ wee gbaara ya izu ka ha wee gbuo ya.+ Mak 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị Farisii wee pụọ n’èzí, ha na ndị òtù Herọd+ wee malite ịgbara ya izu ozugbo, ka ha wee gbuo ya.+
2 Ndị eze ụwa eguzorokwa,+Ndị isi ezukọtawokwa dị ka otu onye+Imegide Jehova+ na imegide onye o tere mmanụ,+ Matiu 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma ndị Farisii pụrụ wee gbaara ya izu ka ha wee gbuo ya.+ Mak 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị Farisii wee pụọ n’èzí, ha na ndị òtù Herọd+ wee malite ịgbara ya izu ozugbo, ka ha wee gbuo ya.+
6 Ndị Farisii wee pụọ n’èzí, ha na ndị òtù Herọd+ wee malite ịgbara ya izu ozugbo, ka ha wee gbuo ya.+