Matiu 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe o ruru n’ụtụtụ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye niile nke ndị Juu gbaara Jizọs izu ka ha gbuo ya.+ Mak 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị Farisii wee pụọ n’èzí, ha na ndị òtù Herọd+ wee malite ịgbara ya izu ozugbo, ka ha wee gbuo ya.+ Luk 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma oké ọnụma juru ha obi, ha wee malite ikwurịta n’etiti onwe ha ihe ha nwere ike ime Jizọs.+ Jọn 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi nke a, ndị Juu malitere ịchọsi ike ka ha gbuo ya,+ n’ihi na ọ bụghị naanị na ọ na-ada iwu Ụbọchị Izu Ike kama ọ na-akpọkwa Chineke Nna ya,+ na-eme ka ya na Chineke hara.+
27 Mgbe o ruru n’ụtụtụ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye niile nke ndị Juu gbaara Jizọs izu ka ha gbuo ya.+
6 Ndị Farisii wee pụọ n’èzí, ha na ndị òtù Herọd+ wee malite ịgbara ya izu ozugbo, ka ha wee gbuo ya.+
18 N’ihi nke a, ndị Juu malitere ịchọsi ike ka ha gbuo ya,+ n’ihi na ọ bụghị naanị na ọ na-ada iwu Ụbọchị Izu Ike kama ọ na-akpọkwa Chineke Nna ya,+ na-eme ka ya na Chineke hara.+