Jọn 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma mgbe ihe ndị a gasịrị, Jizọs nọ na-ejegharị na Galili, n’ihi na ọ chọghị ijegharị na Judia, n’ihi na ndị Juu na-achọ igbu+ ya. Jọn 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ̀ bụ na Mozis enyeghị unu Iwu ahụ?+ Ma ọ dịghị onye n’ime unu na-erube isi n’Iwu ahụ. Gịnị mere unu ji na-achọ igbu m?”+
7 Ma mgbe ihe ndị a gasịrị, Jizọs nọ na-ejegharị na Galili, n’ihi na ọ chọghị ijegharị na Judia, n’ihi na ndị Juu na-achọ igbu+ ya.
19 Ọ̀ bụ na Mozis enyeghị unu Iwu ahụ?+ Ma ọ dịghị onye n’ime unu na-erube isi n’Iwu ahụ. Gịnị mere unu ji na-achọ igbu m?”+