3 Mozis wee bịa kọọrọ ụmụ Izrel ihe niile Jehova kwuru na mkpebi ikpe ya niile,+ mmadụ niile wee jiri otu olu zaa, sị: “Anyị dị njikere ime ihe niile Jehova kwuru.”+
38 Ọ bụ onye a+ nọrọ n’etiti ọgbakọ+ ahụ n’ala ịkpa, ya na mmụọ ozi+ ahụ nke gwara ya okwu n’Ugwu Saịnaị, gwakwa nna nna anyị hà, ọ natakwara okwu dị nsọ,+ nke na-enye ndụ, ka o nye unu.
19 N’ihi gịnịzi ka e ji nwee Iwu ahụ? A tụkwasịrị ya iji mee ka mmebi iwu pụta ìhè,+ ruo mgbe mkpụrụ ahụ ga-abịarute,+ bụ́ onye e kwere nkwa ahụ; e sitekwara n’aka ndị mmụọ ozi+ nye ya, site n’aka onye ogbugbo.+