Ndị Rom 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ya mere, a gaghị esi n’ọrụ nke iwu kpọọ anụ ahụ́ ọ bụla onye ezi omume+ n’ihu ya, n’ihi na ọ bụ iwu+ na-eme ka a mata nke ọma ihe bụ́ mmehie.+ Ndị Rom 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’eziokwu, Iwu ahụ na-eweta ọnụma,+ ma n’ebe iwu na-adịghị, mmebi iwu anaghị adị.+ Ndị Rom 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi ya, Iwu ahụ dị nsọ,+ ihe ahụ e nyere n’iwu dịkwa nsọ, ziekwa ezi+ ma dị mma.+ Ndị Rom 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na anyị maara na Iwu ahụ bụ ihe ime mmụọ;+ ma abụ m anụ ahụ́, onye e rere ịnọ n’okpuru mmehie.+
20 Ya mere, a gaghị esi n’ọrụ nke iwu kpọọ anụ ahụ́ ọ bụla onye ezi omume+ n’ihu ya, n’ihi na ọ bụ iwu+ na-eme ka a mata nke ọma ihe bụ́ mmehie.+
14 N’ihi na anyị maara na Iwu ahụ bụ ihe ime mmụọ;+ ma abụ m anụ ahụ́, onye e rere ịnọ n’okpuru mmehie.+