7 Ọ bụrụkwa na Iwu ahụ nke na-eweta amamikpe ọnwụ+ na nke a kanyere mkpụrụ akwụkwọ ya na nkume+ bịara n’ebube,+ nke mere na ụmụ Izrel enweghị ike ilegide anya n’ihu Mozis n’ihi ebube nke si n’ihu ya na-egbukepụ,+ bụ́ ebube nke a ga-ewepụ ewepụ,
19 N’ihi gịnịzi ka e ji nwee Iwu ahụ? A tụkwasịrị ya iji mee ka mmebi iwu pụta ìhè,+ ruo mgbe mkpụrụ ahụ ga-abịarute,+ bụ́ onye e kwere nkwa ahụ; e sitekwara n’aka ndị mmụọ ozi+ nye ya, site n’aka onye ogbugbo.+