Ọrụ Ndịozi 13:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 marakwanụ na site n’Onye a, a na-akpọ onye ọ bụla kwere ekwe onye ikpe na-amaghị+ n’ihe niile a na-apụghị isite n’iwu Mozis+ kpọọ unu ndị ikpe na-amaghị. Ndị Galeshia 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ pụtakwara ìhè na n’ebe Chineke nọ, a dịghị esi n’iwu akpọ onye ọ bụla onye ezi omume,+ n’ihi na “onye ezi omume ga-adị ndụ n’ihi okwukwe ya.”+
39 marakwanụ na site n’Onye a, a na-akpọ onye ọ bụla kwere ekwe onye ikpe na-amaghị+ n’ihe niile a na-apụghị isite n’iwu Mozis+ kpọọ unu ndị ikpe na-amaghị.
11 Ọ pụtakwara ìhè na n’ebe Chineke nọ, a dịghị esi n’iwu akpọ onye ọ bụla onye ezi omume,+ n’ihi na “onye ezi omume ga-adị ndụ n’ihi okwukwe ya.”+