16 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ọ bụrụ na unu na-enyefe onwe unu n’aka onye ọ bụla ka unu bụrụ ndị ohu ya irubere ya isi, unu bụ ndị ohu ya n’ihi na unu na-erubere ya isi,+ ma ọ̀ bụ nke mmehie+ nke na-eweta ọnwụ+ ma ọ̀ bụ nke nrubeisi+ nke na-eweta ezi omume?+