Ndị Rom 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na mmadụ niile emehiewo,+ ha adịghịkwa eru ebube Chineke,+ Ndị Efesọs 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ee, n’oge gara aga, anyị niile mere omume n’etiti ha dị ka ọchịchọ anụ ahụ́ anyị si dị,+ na-eme ihe anụ ahụ́+ anyị na echiche anyị chọrọ, anyị bụkwa ụmụ ọnụma+ site n’ọmụmụ ọbụna dị ka ndị ọzọ.
3 Ee, n’oge gara aga, anyị niile mere omume n’etiti ha dị ka ọchịchọ anụ ahụ́ anyị si dị,+ na-eme ihe anụ ahụ́+ anyị na echiche anyị chọrọ, anyị bụkwa ụmụ ọnụma+ site n’ọmụmụ ọbụna dị ka ndị ọzọ.