Abụ Ọma 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Iwu+ Jehova ziri ezi,+ na-eme ka obi ṅụrịa ọṅụ;+Ihe Jehova nyere n’iwu+ dị ọcha,+ na-eme ka anya na-enwu gbaa.+ Ndị Galeshia 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ya mere, Iwu ahụ ọ̀ na-emegide nkwa Chineke?+ Tụfịakwa! N’ihi na ọ bụrụ na e nyere iwu nke nwere ike inye ndụ,+ ezi omume gaara abụ site n’iwu.+
8 Iwu+ Jehova ziri ezi,+ na-eme ka obi ṅụrịa ọṅụ;+Ihe Jehova nyere n’iwu+ dị ọcha,+ na-eme ka anya na-enwu gbaa.+
21 Ya mere, Iwu ahụ ọ̀ na-emegide nkwa Chineke?+ Tụfịakwa! N’ihi na ọ bụrụ na e nyere iwu nke nwere ike inye ndụ,+ ezi omume gaara abụ site n’iwu.+