2 Ihe E Mere 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị isi niile+ na mmadụ niile wee malite ịṅụrị ọṅụ,+ ha wee na-eweta ya ma na-etinye ya n’igbe+ ahụ ruo mgbe ha niile wetachara ụtụ ha. Abụ Ọma 40:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Chineke m, ime uche gị na-atọ m ụtọ,+Iwu gị dịkwa n’ime obi m.+ Abụ Ọma 119:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-eji obi ziri ezi too gị,+Mgbe m mụtara mkpebi ikpe gị ziri ezi.+
10 Ndị isi niile+ na mmadụ niile wee malite ịṅụrị ọṅụ,+ ha wee na-eweta ya ma na-etinye ya n’igbe+ ahụ ruo mgbe ha niile wetachara ụtụ ha.