1 Ihe E Mere 29:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ìgwè mmadụ ahụ wee ṅụrịa ọṅụ n’ihi onyinye afọ ofufo ha nyere, n’ihi na ha ji obi zuru ezu nye Jehova onyinye afọ ofufo;+ ọbụna Devid bụ́ eze ṅụrịrị ọṅụ nke ukwuu.+ Aịzaya 64:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị bịakwutewo onye na-enwe aṅụrị, nke na-emekwa ezi omume,+ ndị na-echeta gị site n’iso ụzọ gị.+ Lee! Iwe were gị,+ mgbe anyị nọ na-emehie+—nọrọ n’ime ya ruo ogologo oge. È kwesịrị ịzọpụta anyị?+ Ọrụ Ndịozi 2:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Kwa ụbọchị, ha na-eji otu obi anọ mgbe niile n’ụlọ nsọ,+ ha na-erikwa ihe oriri n’ụlọ ibe ha, jirikwa oké ọṅụ+ na ezi obi na-eri nri,
9 Ìgwè mmadụ ahụ wee ṅụrịa ọṅụ n’ihi onyinye afọ ofufo ha nyere, n’ihi na ha ji obi zuru ezu nye Jehova onyinye afọ ofufo;+ ọbụna Devid bụ́ eze ṅụrịrị ọṅụ nke ukwuu.+
5 Ị bịakwutewo onye na-enwe aṅụrị, nke na-emekwa ezi omume,+ ndị na-echeta gị site n’iso ụzọ gị.+ Lee! Iwe were gị,+ mgbe anyị nọ na-emehie+—nọrọ n’ime ya ruo ogologo oge. È kwesịrị ịzọpụta anyị?+
46 Kwa ụbọchị, ha na-eji otu obi anọ mgbe niile n’ụlọ nsọ,+ ha na-erikwa ihe oriri n’ụlọ ibe ha, jirikwa oké ọṅụ+ na ezi obi na-eri nri,