Ndị Rom 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 dị nnọọ ka e dere, sị: “Ọ dịghị onye ezi omume dịnụ, ọbụnadị otu onye;+ Ndị Galeshia 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Adịghị m eleda obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ anya;+ n’ihi na ọ bụrụ na ezi omume na-esite n’iwu,+ n’ezie, Kraịst nwụrụ n’efu.+
21 Adịghị m eleda obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ anya;+ n’ihi na ọ bụrụ na ezi omume na-esite n’iwu,+ n’ezie, Kraịst nwụrụ n’efu.+