Jọn 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na e nyere Iwu ahụ site n’aka Mozis,+ e mere ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ na eziokwu+ ahụ dịrị site n’aka Jizọs Kraịst. Ndị Rom 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’aka nke ọzọ, onye na-adịghị arụ ọrụ, kama o nwere okwukwe+ n’ebe onye ahụ nọ nke na-akpọ onye na-adịghị asọpụrụ Chineke onye ezi omume, a na-agụ okwukwe ya dị ka ezi omume.+
17 N’ihi na e nyere Iwu ahụ site n’aka Mozis,+ e mere ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ na eziokwu+ ahụ dịrị site n’aka Jizọs Kraịst.
5 N’aka nke ọzọ, onye na-adịghị arụ ọrụ, kama o nwere okwukwe+ n’ebe onye ahụ nọ nke na-akpọ onye na-adịghị asọpụrụ Chineke onye ezi omume, a na-agụ okwukwe ya dị ka ezi omume.+