Ndị Rom 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 a na-akpọkwa ha ndị ezi omume,+ nke bụ́ onyinye e nyere n’efu,+ site n’obiọma ya na-erughịrị mmadụ site ná ntọhapụ nke si n’ihe mgbapụta+ ahụ Kraịst Jizọs kwụrụ. Ndị Rom 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na mmehie agaghị abụ nna unu ukwu, ebe unu maara na unu anọghị n’okpuru iwu+ kama n’okpuru obiọma na-erughịrị mmadụ.+
24 a na-akpọkwa ha ndị ezi omume,+ nke bụ́ onyinye e nyere n’efu,+ site n’obiọma ya na-erughịrị mmadụ site ná ntọhapụ nke si n’ihe mgbapụta+ ahụ Kraịst Jizọs kwụrụ.
14 N’ihi na mmehie agaghị abụ nna unu ukwu, ebe unu maara na unu anọghị n’okpuru iwu+ kama n’okpuru obiọma na-erughịrị mmadụ.+