Taịtọs 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ọ bụghị n’ihi ọrụ+ ezi omume nke anyị rụrụ,+ kama dị ka ebere ya si dị,+ ọ zọpụtara anyị site n’ịsa ahụ́+ ahụ nke mere ka anyị dị ndụ+ nakwa site n’iji mmụọ nsọ mee ka anyị dị ọhụrụ.+
5 ọ bụghị n’ihi ọrụ+ ezi omume nke anyị rụrụ,+ kama dị ka ebere ya si dị,+ ọ zọpụtara anyị site n’ịsa ahụ́+ ahụ nke mere ka anyị dị ndụ+ nakwa site n’iji mmụọ nsọ mee ka anyị dị ọhụrụ.+