Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 130:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  4 N’ihi na ezi mgbaghara dị n’aka gị,+

      Ka e wee na-atụ egwu gị.+

  • Ndị Rom 5:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Ma ọ bụghị otú onyinye ahụ dị ka njehie ahụ dị. N’ihi na ọ bụrụ na ọtụtụ mmadụ nwụrụ site ná njehie nke otu onye, ọtụtụ ndị nwetara obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ na onyinye o nyere n’efu, tinyere obiọma ahụ na-erughịrị mmadụ nke si n’aka otu onye+ ahụ bụ́ Jizọs Kraịst, ọbụna karị.+

  • Ndị Rom 5:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Ka gịnị wee mee? Ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ wee chịa dị ka eze site n’ezi omume nke na-eduga ná ndụ ebighị ebi+ site na Jizọs Kraịst Onyenwe anyị, dị nnọọ ka mmehie na ọnwụ chịrị dị ka eze.+

  • Ndị Rom 11:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Ya mere, lee obiọma Chineke+ na otú o si emesi mmadụ ike.+ Ọ na-emesi ndị dara ada ike,+ ma obiọma Chineke dị n’ebe ị nọ,+ ma ọ bụrụ na ị nọgide n’obiọma ya; ma ọ́ bụghị otú ahụ, a ga-egbupụkwa gị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya