1 Ndị Kọrịnt 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 A na-azọpụta+ unu site n’okwu m kwuru mgbe zisaara unu ozi ọma, ma ọ bụrụ na unu ejidesie ya ike, ọ gwụla, n’eziokwu, ma ùnu ghọrọ ndị kwere ekwe n’efu.+
2 A na-azọpụta+ unu site n’okwu m kwuru mgbe zisaara unu ozi ọma, ma ọ bụrụ na unu ejidesie ya ike, ọ gwụla, n’eziokwu, ma ùnu ghọrọ ndị kwere ekwe n’efu.+